Akwụkwọ ozi Jemes onye ozi bụ nke si n’obi onye ozi nke chineke nke a haziri ma dee nke ọma n’usoro ndi Kraịst. Ụzọ o si dee ihe dị nkenke ma doo anya, na-eji ọtụtụ ihe atụ ndị dị irè eme ihe, na-eme ka ọ dị mfe ikwere na o jikwa ike dị ukwuu kụzie eziokwu Chineke n’ọnụ.
JEMES


