OMENALA OGE OCHIE NA-EKENYE Jọn nwa Zebedi, otu n’ime ndịozi iri na abụọ. Ọ bụ ezie na e mewo mgbalị dị iche iche iji zere echiche bụ́ na onye ji anya ya hụ ihe merenụ dere 1:1-4, mgbalị ndị a ezighị ezi. Nkwupụta nke 4:6 (“Ayi onwe-ayi bu ndi siri na Chineke puta: onye mara Chineke nānu olu-ayi; onye nēsighi na Chineke puta adighi-anu olu-ayi. Ayi sitere na nka mara mọ ezi okwu ahu, na mọ nduhie ahu”) ga-adị mpako, ma ọ dịghị ihe ọzọ, ma ọ bụrụ na ọ bụghị onyeozi dere ya.
Akwụkwọ ozi Jọn


